LYRICS: Flavour feet Phyno – Doings

Eehhh nwanne if it’s a success aka anyi dia

Who no know stagger know na mehn donye iru n’iga amaa

Obodo edelu jim-jim

Enwepute cash añaa na-enu

Maka na onye na-ekwero ga-ekwee

A nwee gwazie gị na ọ na-eme

Nwanne ife na-ebe ka na-ebee

I fugo na doings accumulate stages

Ndi agaba (lee lee — ahaa)

Mehn I makwa emee (ahaa)

A babe I makwa eme (ahaa)

Man ijeko oleee (ahaa)

I ma n’ife edele-ede (ahaa)

Na ọbụ ife enyele-enye o (ahaa)

Na Boulevard omele eme (ahaa)

I fugo na doings accumulate stage

Ebube agụ na-eche nu agu eeee

Okilikili ka agba ukwu ose

Enyi I ga alaiki anyi ooo

(Iga alaiki anyi ooo)

Nwanne I makwa ka anyi si kwadoo,

You cannot discontinue a transferring order oo

M bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo

(I ga alaiki anyi ooo)

The lady si na ma ada anyu-anyu

Mana ọ bụ maka n’ọda agba mmili

Ilie my cash ebele adilia

Ana m anụ ifeee

I mana ifu doings I ga-agbakaa

Okay’ida afụ ụzọ I nara anụ ifee

Iyokoo doings accumulate stages ooo

(I fugo na doings accumulate stage)

Ndi agaba (lee lee abaaa)

Mehn I makwa emee (abaa)

A Babe I makwa emee (abaa)

Man ijeko oleee (abaa)

I ma n’ife edele-edee (abaa)

No be ife enyele-enye oo (abaa)

Na Boulevard ọ mele-eme (abaa)

I fugo na doings accumulate stage

Boys a na-ama aka

Originate up gosi ya your babe

Si ya som na awa-awa

Mu na gi ada agba mgba

Nwa Ọ bialu ije ya ana-ana

Edoko buleebu na Toscana na akuzi ka chippie

Afụ dimkpa afu ogologo iru ya

Na nwoke bute ike

Na umu nwa ga afunata isi a

The boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ

Emesia akpọluo ụnọ

Na ofe m nwa ga atọnata ụtọ

Asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)

Jugodi akuku ite

Na e nwekwaa stages to this

Ekenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ife

E nwee ife di iche from égbé na égbè

Na onye ji egbe na-agba égbé

And onye ji ego febe-ego

Onye ji egbe agbawa egbe

Man kilibe doings (eeee)

Honest negodu doings (eeeee)

Udi ife a na-eme na motion photos (eeee)

Fa ncha socha na doings (eeee)

Asa i na anwulu na doings

Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis

The convoy that we transfer in

Fa ncha socha na doings

The lady si na ma adi anyu-anyu

Mana ọ bụ maka n’ọda agba mmili

Ilie my cash ebele adilia

Ana m anụ ifeee

I mana ifu doings I ga-agbakaa

Okay’ida afụ ụzọ I nara anụ ifee

Iyokoo doings accumulate stages ooo

I fugo na doings accumulate stages

Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu…

I fugo na doings accumulate stages

Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa

I fugo na doings accumulate stages

Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee

I fugo na doings accumulate stages

I mazikwa na-ekelu ọlụ ekee

I fugo na doings accumulate stages

Yahaaa

Who no know stagger know

Na men donye itu n’iga ama

Obodo edelu jim-jim

Enwepute cash añaa na-enu

Maka na onye na-ekwero ga-ekwee

A nwee gwazie gị na ọ na-eme

Nwanne ife na-ebe ka na-ebee

I fu stagger na doings accumulate stages

Ndi agaba!

Read Extra

Africhoice

Read Previous

LYRICS: Flavour – Product Of Grace

Read Next

Southern Africa: Southern Africa Leaders Offer Navy Give a enhance to to Wrestle Insurgents in Jumpy Mozambique

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *